Home Latest Insights | News Apple, Amazon, Google na agba oso okacha mma amamighe echiche software

Apple, Amazon, Google na agba oso okacha mma amamighe echiche software

Apple, Amazon, Google na agba oso okacha mma amamighe echiche software

Apple Inc. gbara mbo ibu ulo oru nke mbo wetara amam?ghe echiche software na afo 2011 mgbe ha webatara Siri. Siri na-eme ihu na amamighe nke mmadu na-eme  ga-abu nke igwe ekwenti ga na emezi.

Ulo orua nke di na America na-agbo mbo ihu na igwe amamighe echiche na eto na-mmuta. Apple webatara processor ohuo ubochi gara aga.

Engineers na aru oru na Apple na agbo mbo ihu otu has ga ezi noro ni’ihu Amazon.com. Ndi okwu mmuta na-ekwu si na amaghihe echiche igwe ga-abu ihe ga eweta ego. Siri bu uzo puta, kama Amazon.com no zi n’ihu ugbua. Ha webara Alexa.

Tekedia Mini-MBA edition 14 (June 3 – Sept 2, 2024) begins registrations; get massive discounts with early registration here.

Tekedia AI in Business Masterclass opens registrations here.

Join Tekedia Capital Syndicate and invest in Africa’s finest startups here.

Apple no na Cupertino, California weputara processor ohuo. Ha choro igi ya ruputa ekwenti ohuo ga-eme ka Siri na-alu olu karia Alexa.

Google Inc na-agba kwa oso ahia ebe a. Ha weputara Igwe nke ha ana akpo Home Assistant. Google na mbido but ulo oru di egwu na ihe gbasara amamighe echiche software. Google weputara igwe echiche di egwu Google Search nke ha gi rie ego na uwa nile. Kama, mgbe obu igi okwu gwa igwe komputa okwu, Amazon.com bu si igwe n’ihu. Alexa di mma nke ukwu.

Obunyi ulo oru ndia na-anu na-agba oso ahia amamighe echiche software. Baidu, nke ndi China nweputara na agba mbo. Igwe ohua di-egwu. Onye obula na agwa oso ya.

Ndi Igbo ga agba mbo otu anyi ga-esi nwebata amamige echiche software na Aba.na ala Igwo nile. Umu anyi mara akwukwo, nwere ufuru. Ndi na-achi achi kwesiriihu na ala Igbo gbara mbo n’ihe gbasara software. Oga enye umu anyi oru beke, webata mmepo obodo.


---

Register for Tekedia Mini-MBA (Jun 3 - Sep 2, 2024), and join Prof Ndubuisi Ekekwe and our global faculty; click here.

No posts to display

8 THOUGHTS ON Apple, Amazon, Google na agba oso okacha mma amamighe echiche software

  1. Abum otu n’ime umu akwukwo ndi biara na ulo oru gi di na Owerri maka programming embedded nke eji PIC microcontroller kuzie.
    Kemgbe ahu anom na eso blogu gi a.
    Emerem nani Diploma nke ntakiri, agaghachibe m maka Diploma nke nnukwu na politekniki nihi ego.
    On were ebe aga afaba nyem ka m nsoro ulo oru gi were na agbagote ma site kwa otu ahu nyere onwem aka?
    Onwere ngbe m huru ihe dika oru unu na ewe maka saiba sekuriti nke bu maka umu akwukwo ka no na mahadum. Uche m di na oru ahu nke ukwu ma oburu na there ka di. Obu na Nekede ka m nobu neme diploma nke ntakiri. Ihenile gbasara gi na ulo oru gi na amasi m.
    Enwekwaram blogu mana onaghi enyem ego obula, I nwere ike ile ya anya na http://www.Javaprince.com
    Abukwam nwanne gi si kwe na God’s own state. Ndewo onye isi ma nke ana ako

Post Comment

Please enter your comment!
Please enter your name here