Apple Inc. gbara mbo ibu ulo oru nke mbo wetara amam?ghe echiche software na afo 2011 mgbe ha webatara Siri. Siri na-eme ihu na amamighe nke mmadu na-eme ga-abu nke igwe ekwenti ga na emezi.
Ulo orua nke di na America na-agbo mbo ihu na igwe amamighe echiche na eto na-mmuta. Apple webatara processor ohuo ubochi gara aga.
Engineers na aru oru na Apple na agbo mbo ihu otu has ga ezi noro ni’ihu Amazon.com. Ndi okwu mmuta na-ekwu si na amaghihe echiche igwe ga-abu ihe ga eweta ego. Siri bu uzo puta, kama Amazon.com no zi n’ihu ugbua. Ha webara Alexa.
Apple no na Cupertino, California weputara processor ohuo. Ha choro igi ya ruputa ekwenti ohuo ga-eme ka Siri na-alu olu karia Alexa.
Google Inc na-agba kwa oso ahia ebe a. Ha weputara Igwe nke ha ana akpo Home Assistant. Google na mbido but ulo oru di egwu na ihe gbasara amamighe echiche software. Google weputara igwe echiche di egwu Google Search nke ha gi rie ego na uwa nile. Kama, mgbe obu igi okwu gwa igwe komputa okwu, Amazon.com bu si igwe n’ihu. Alexa di mma nke ukwu.
Obunyi ulo oru ndia na-anu na-agba oso ahia amamighe echiche software. Baidu, nke ndi China nweputara na agba mbo. Igwe ohua di-egwu. Onye obula na agwa oso ya.
Ndi Igbo ga agba mbo otu anyi ga-esi nwebata amamige echiche software na Aba.na ala Igwo nile. Umu anyi mara akwukwo, nwere ufuru. Ndi na-achi achi kwesiriihu na ala Igbo gbara mbo n’ihe gbasara software. Oga enye umu anyi oru beke, webata mmepo obodo.








