Ezigbo Africa Magic
Quote from Ndubuisi Ekekwe on July 2, 2018, 2:14 PM
Ezigbo Africa Magic,
Daalụ maka ihe igwe onyonyo banyere m taa na DStv na GoTV. Ana m akwado ọrụ iji kpalie ndị na-eto eto anyị. Ka m kwuo na m nwere ike ịkọ ma dee asụsụ Igbo ma ọ bụrụ na ịchọrọ ka m rụọ ọrụ igwe onyonyo nkà na ụzụ. Ana m ekele gị maka ịkụziri anyị.
Mazi Ndubuisi Ekekwe
Broad translation
Dear Africa Magic,
Thank you for the TV show about me today in DStv and GoTV. I want to thank you for inspiring our young people. I want to let you know that I write and speak Igbo in case you want to bring me in for Science program in the show. Again, thanks for educating us.
Mr. Ndubuisi Ekekwe

Register for Tekedia Mini-MBA edition 19 (Feb 9 – May 2, 2026): big discounts for early bird.
Tekedia AI in Business Masterclass opens registrations.
Join Tekedia Capital Syndicate and co-invest in great global startups.
Register for Tekedia AI Lab: From Technical Design to Deployment (next edition begins Jan 24 2026).
Broad translation
Dear Africa Magic,
Thank you for the TV show about me today in DStv and GoTV. I want to thank you for inspiring our young people. I want to let you know that I write and speak Igbo in case you want to bring me in for Science program in the show. Again, thanks for educating us.
Mr. Ndubuisi Ekekwe
Share this:
- Click to share on Facebook (Opens in new window) Facebook
- Click to share on X (Opens in new window) X
- Click to share on WhatsApp (Opens in new window) WhatsApp
- Click to share on LinkedIn (Opens in new window) LinkedIn
- Click to email a link to a friend (Opens in new window) Email
- Click to print (Opens in new window) Print